Australian Open: Wozniacki emeriela

Caroline Wozniacki
Nkọwa foto, Wozniacki
Mgbe e biputara ya

Caroline Wozniacki eburula iko mmeri dika onye mbụ na ụwa niile gbasara ịkụ bọọlụ.

Wozniacki bụ nwa afọ Denmark jiri 7-6 3-6 6-4 kụpụọ ogbo ya bụ Simona Halep bụ onye Romania.

Wozniacki sịrị ,"Arọrọ m nrọ ụbọchị a ọtụtụ afọ ma taa nrọ a apụtala ihe.", and to be here today is a dream come true,"