BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
E jidela onye na-ebipụta dọla adịgboroja n'Ondo State
Akụkọ a bụ maka onye na-ebipụta akatamkpo ego 'US Dollar' nke adịgboroja n'Ondo State.
Lee iwu ọhụrụ e wepụtara maka ndị mbịarambịa chọrọ ibi na UK ruo ebighi ebi
Gọọmenti UK ekwuola na ndị mbịarambịa agaghịzi enweta ikike ibi na UK ruo mgbe ebighị ebi naanị n'ihi na ha biri afọ ise. Ugbu a, mmadụ ga-enweta ikike ahụ dabere n'ọrụ ọma ya, ego ọ na-akpata, na àgwà ya.
Enweghi ihe na-esere mụ na Peter Obi, ihe anyị na-eme bụ ndọrọndọrọ ọchịchị - Gọvanọ Soludo
Gọvanọ Soludo kwuru nke a na mkparịtaụka ya na BBC News Igbo nwere n'Awka isiobodo state ahụ ma kọwaa na ọ bụ naanị n'ihe gbasara ọchịchị na ndọrọndọrọ ka ya na Peter Obi na-enwe nghọtahie.
Etu ị ga-esi e ji ekwentị gị ebite ego n'aka Gọọmentị Etiti
Lee etu í ga-esi eji ekwentí gí gbazite ego n'aka Góómentí Etiti.
Trump chọrọ iwepụ South Africa na Rwanda na nkwekorịta azụmahia ha na America
Trump chọrọ iwepụ South Africa na Rwanda nkwekọrịta azụmaahịa ha na America.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Nọvemba 3, 2026, Duration 0,56
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tuzde, Nọvemba 3, 2026.
America atụọla ogbunigwe ọzọ n'agwaetiti mba Iran dị na Strait of Hormuz dịka ntuliaka oge etiti ha na-amalite
Ndịagha America kwuru na mwakpo ha mere n'agwaetiti Qeshm pere mbe ma bụrụ nke nchekwa onwe dịka ụlọọrụ ntaakụkọ CBS si kwuo.
Ifeanyichukwu Joseph: Ihe anyị ma maka nwokorobia a sị si n'ụlọelu tụtuo nwanne enyi ya nwaanyị n'Imo state
Ndị uweojii anwụchiela nwoke a sị si n'ụlọelu tụtuo nwanne enyi ya nwaanyị.
Gịnị bụ ntuliaka 'midterm' na mba America nakwa ihe mere o jiri dị mkpa?
N'ụbọchị 3 Nọvemba 2026, a ga-eme ntuliaka ndị dị oke mkpa na mba America nke bụ ohere nye ụmụafọ ha ikwupụta uche banyere ọchịchị obodo.
Onye bụdị Pastọ Jimmy Odukoya na-ewu na soshal midịa dịka o gosiri ọha nwunye ọhụrụ ya?
Pastor Jimmy Odukoya na-ewu na soshal midia dịka o gosiri ndị ụka ya nwaanyị ọhụrụ ya.
Nnyocha e mere n'ahụ mmadụ abụọ a na-enyo bu ọrịa Ebola na Nigeria gosiri na ha ebughi ọrịa a -NCDC
Akụkọ na-eru anyị ntụ na-ekwu na mmadụ abụọ eburu ọrịa a na-enyo na ọ bụ Ebola.
Ngagharịiwe maka ọnụ ahịa na-arị elu etiwapụla na mba Germany
Akụkọ maka ndị 'Gen Z regelt' na-eme ngagharịiwe na Germany
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.
















































