Imo State Election Results: Ndị Imo na-adọka onwe ha maka mpụtara ntuliaka

Aha onyonyo, Lee ebe ndị Imo na-alụ ọgụ maka mpụtara ntuliaka
Mgbe e biputara ya

Dịka onye ntaakụkọ BBC Igbo si seta n'ihe nkiri, mkpọpụtara mpụtara vootu a tụtara n'Imo steeti banyere n'ọgbaghara n'isi ụtụtụ.

Ndị Imo sekara ma onwe ha, ma akwụkwọ mpụtara ntuliaka dịka ọgụ malitere ebe ahụ mgbe a na-akpọpụta okpuruọchịchị dị icheiche.