Chizea: Ọdịda ọnụ mmanụ ga-ebute ụbịam
Mgbe e biputara ya
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere n'ekwentị, Ọkamụta n'ihe gbasara akụnaụba bụ Boniface Chizea kọwara na ọdịda ọnụ mmanụ ga-eme ka ihe siwanye ike nye ụmụ Naijiria.