Nutrition: Oke ibu abụghị na ahụ dị nwa m

Aha onyonyo, Nutrition: Oke ibu abụghị na ahụ dị nwa m
Mgbe e biputara ya

Nke amere BBc ji tinye ọnụ na ya bụ okwu ịchọpụta ihe nne na nna kwesiri ịme iji chụpụ ya bụ ọrịa erighi ezigbo nri n'ụlọ ha.

Ọtụtụ mgbe ka nne na nna na-enye ụmụ ha nrị bekee nke ha kpọrọ "noodles" na achịcha bekee bụ nke ọkpọrọ "ọgba n'elụ".

Onye ọkammụta mahadum National Open Univserity nke Naịjirịa bụ Florence Uchendu kwuru na "ọka mma ịnye ụmụ gị nrị be anyị dịka ji, akwa, akidi, agwa, mkpụrụ osisi, akwụkwọ nrị na ihe ndị ọzọ karịa inye ha "noodles na achịchịa bekee".